Job Opportunity: Nigerian Unisex Beauty Salon Xclusivebeauty Has Vacancies for Barbers
Job Opportunity: Nigerian Unisex Beauty Salon Xclusivebeauty Has Vacancies for Barbers
ADVERTISEMENT

Chumoski – Okeite (Lyrics)

Okeite by Chumoski Lyrics

OKEITE BY CHUMOSKI AQUATIC
(musical Beats)
(Laughter)

ADVERTISEMENT

Lenu onyenka!
O mua ka I na eburu Okeite?

CHORUS

Ima ife m mee ? 2x
Ima afufu m taa? 2x
Ima Ekpere mkpee yoba Chukwu Olisa na acho’ m Ibu odogwu?
Na acho’m ibu odogwu…
Ima ife m mee?
Ima Ife anyi lu?
Ima afufu ntaa?
Ima afufu anyi taa?
Ima Ije m gaa welue ebe nlu, weme ife mme?
Umuazi na ebuzi okeite,
(Buzi Okeite)
Ka ha bute ego Igwe
(Bute ego Igwe)
Na Ebenebe igbuu,
(Ebenebe igbuu)
Umuazi na ebuzi okeite ka ha wee bute ego Igwe…
Wee bute Ego Igwe… chumoski aquatic…
(Aquatic)

HOOK 🪝
Nwayo nwayo bu Uwaa! (Evil 👿 noises/sighs) Nwayo Nwayo bu Uwaa! Nwayo Nwayo bu Uwaa!
Calm down bro…
Nwayo Nwayo bu Uwaa!
Calm down bro…
Nwayo Nwayo bu Uwaa!

VERSE 1

Ebenebe egbuu…
I’m giving them Info…
See, ndi amuma uya…
Unu ga aza kwa ugba Itibe aka na obi, welu afa Jesus wena Akpaluzi ego,
Ah! Onye kota obulu, kedu Ife Iga Akolu Chukwu?
Jehovah bu Abadaba Engine, (Jesus)
Onye Kelu Uwa bu Abadaba Engine… (Atanafufu nna oo)
I know Life is not easy but take it easy…
Life is a mystery…
I’m praying for Victory Unto my siblings
Special feelings…
Ah! Okorobia, ka anyi welunia Nwayo… Agboghobia, ka anyi welunia Nwayo…
Maka Igbasia Egwu,Ona na n’ukwu,Onaa na n’ukwu…
Maka pay ur dues, Maka pay ur dues,

Omelu nia ihe m mee…

CHORUS

(Ife m mee)
Ima afufu m taa?
(Afufu m taa)
Ekpere mkpee yoba Chukwu Olisa n’ acho m ibu odogwu…
(Na acho’m Ibu Odogwu…)
Ife m mee…
(Ife anyi lu)
Ima afufu m taa?
(Ima afufu anyi taa?)
Ije m gaa wee lu ebe nlu,wee mee ife m mee…
Umuazi na ebuzi Okeite…
(Buzi Okeite)
Ka ha bute ego Igwe
(Wee bute ego Igwe)
Na Ebenebe Egbuu…
Umuazi na ebuzi Okeite…
Ka ha wee bute ego Igwe…
(Wee buzi ego Igwe)
Chumoski Aquatic…

Repeat HOOK(Nwayo Nwayo bu Uwaa…)

SECOND VERSE
No Time is late ⏰,
That’s my faith,
Muna Poverty self ewego demarcate,
Boys these days na dizi in a haste, Mana owero… They are trying their best…
Calm down, no rush… Brother man, things ga adi alright…
God’s Time no bad, win time 🕰️ odi kwa nu na onu ba anyi,
Don’t be a parasite 🦠
(Don’t be a Parasite)
Nwa ogbe, Hustle for your own paradise,
(Hustle for your Paradis)
Eh win, win, all man…
This hustle, Okwa imakwanu na o do or die, Course mate, Longtime…
E packia Benz, mua a packia my Rolls Royce…
Stackia dah funds,no noise o…
Na men dey here…
Oburo umu boys,
Ndi Okeite, unu ga na eyekwa,
Mana I weta Ife ikpe e, Ejinaya wee mee buga, Lele,Okwa muna ya so…
Je nta nukataa,o sim na ukwu m dika ukwu Anu …
Ijee ebe anyi njee,
Fu Ife anyi fuu, Ibata, Iga ewee obi agu ……melume!

(REPEAT CHORUS)
(REPEAT HOOK)
(Musical Beats and Teasing)

ADVERTISEMENT
Job Opportunity: Nigerian Unisex Beauty Salon Xclusivebeauty Has Vacancies for Barbers
Black Market Dollar (USD) To Naira (NGN) Exchange Rate Today 26th April 2024
How To Check Your JAMB Result 2024: Easy Steps

Do you find Val9ja useful? Click here to give us five stars rating!

More
 

Join the Discussion

Comments (1)
  1. Jessica Kwakye

    11 months ago

    I want to join the telegram

    Reply

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *